1
Abụ Ọma 41:1
Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a
Ndị a gọziri agọzi ka ha bụ ndị nwere uche na-eleta ndị ogbenye; ONYENWE ANYị na-azọpụta ha nʼoge nsogbu.
Lee anya n'etiti ihe abụọ
Nyochaa Abụ Ọma 41:1
2
Abụ Ọma 41:3
ONYENWE ANYị na-elekọta ha mgbe ahụ na-esighị ha ike, meekwa ka ahụ dị ha mma.
Nyochaa Abụ Ọma 41:3
3
Abụ Ọma 41:12
Nʼihi ikwesi ntụkwasị obi m, ị na-akwagide m, mee ka m nọrọ nʼihu gị ruo mgbe ebighị ebi.
Nyochaa Abụ Ọma 41:12
4
Abụ Ọma 41:4
Ekwuru m sị, “O ONYENWE ANYị, meere m ebere; gwọọ m, nʼihi na emehiela m megide gị.”
Nyochaa Abụ Ọma 41:4
Ebe Mmepe Nke Mbụ Nke Ngwá
Akwụkwọ Nsọ
Atụmatụ Ihe Ogụgụ Gasị
Vidiyo Gasị