1
Abụ Ọma 44:8
Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a
Nʼime Chineke ka ịnya isi anyị dị ogologo ụbọchị niile, anyị ga-eto aha gị ruo mgbe ebighị ebi. Sela
Lee anya n'etiti ihe abụọ
Nyochaa Abụ Ọma 44:8
2
Abụ Ọma 44:6-7
Atụkwasịghị m obi m nʼụta m, mma agha m anaghị enye m mmeri; ma i na-enye anyị mmeri nʼebe ndị iro anyị nọ, ị na-eme ka ihere mee ndị na-eguzogide anyị.
Nyochaa Abụ Ọma 44:6-7
3
Abụ Ọma 44:26
Bilie ma nyere anyị aka; gbapụta anyị maka ịhụnanya gị nke na-adịghị agwụ agwụ.
Nyochaa Abụ Ọma 44:26
Ebe Mmepe Nke Mbụ Nke Ngwá
Akwụkwọ Nsọ
Atụmatụ Ihe Ogụgụ Gasị
Vidiyo Gasị