1
Abụ Ọma 61:1-2
Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a
Nụrụ akwa m, O Chineke, gee ntị nʼekpere m. Ana m akpọku gị site na nsọtụ nke ụwa, ana m akpọku gị mgbe obi m na-ada mba; duru m gaa nʼoke nkume ahụ nke karịrị m elu.
Lee anya n'etiti ihe abụọ
Nyochaa Abụ Ọma 61:1-2
2
Abụ Ọma 61:3
Nʼihi na ị bụrịị ebe mgbaba m, na ụlọ ahụ dịkarịrị elu, sie ike imegide onye iro ahụ.
Nyochaa Abụ Ọma 61:3
3
Abụ Ọma 61:4
Ọ na-agụ m ibi nʼụlọ ikwu gị ruo mgbe ebighị ebi, ka m gbaba, zere ndụ nʼokpuru nku gị abụọ. Sela
Nyochaa Abụ Ọma 61:4
Ebe Mmepe Nke Mbụ Nke Ngwá
Akwụkwọ Nsọ
Atụmatụ Ihe Ogụgụ Gasị
Vidiyo Gasị