1
Abụ Ọma 63:1
Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a
O Chineke, ị bụ Chineke m, e ji m obi m niile na-achọ gị; akpịrị na-akpọ mkpụrụobi m nkụ, anụ ahụ m na-achọsi gị ike, nʼala kpọrọ nkụ na nke ịda mba ebe mmiri na-adịghị nʼime ya.
Lee anya n'etiti ihe abụọ
Nyochaa Abụ Ọma 63:1
2
Abụ Ọma 63:3
Nʼihi na ịhụnanya gị dị mma karịa ndụ, aga m eji egbugbere ọnụ m jaa gị mma.
Nyochaa Abụ Ọma 63:3
3
Abụ Ọma 63:4
Ogologo ụbọchị m niile ka m ga-eto gị, aga m eweli aka m abụọ elu kpọkuo aha gị.
Nyochaa Abụ Ọma 63:4
4
Abụ Ọma 63:2
Ahụla m gị nʼụlọnsọ gị, hụkwa ike gị na ebube gị.
Nyochaa Abụ Ọma 63:2
5
Abụ Ọma 63:7-8
Nʼihi na ị bụ onye inyeaka m, ana m abụ abụ nʼokpuru ndo nke nku gị. Mkpụrụobi m na-arapara gị nʼahụ; aka nri gị na-ejigide m.
Nyochaa Abụ Ọma 63:7-8
6
Abụ Ọma 63:6
Nʼelu ihe ndina m, ana m echeta gị, ana m atụgharị uche nʼihe banyere gị, ogologo abalị niile.
Nyochaa Abụ Ọma 63:6
Ebe Mmepe Nke Mbụ Nke Ngwá
Akwụkwọ Nsọ
Atụmatụ Ihe Ogụgụ Gasị
Vidiyo Gasị