1
Abụ Ọma 69:30
Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a
Aga m eji ịbụ abụ too aha Chineke, jirikwa ekele bulie ya elu.
Lee anya n'etiti ihe abụọ
Nyochaa Abụ Ọma 69:30
2
Abụ Ọma 69:13
O ONYENWE ANYị, ana m akpọku gị nʼekpere, nʼoge ihuọma gị; na oke ịhụnanya gị, O Chineke m, zaa m nʼeziokwu nke nzọpụta gị.
Nyochaa Abụ Ọma 69:13
3
Abụ Ọma 69:16
O ONYENWE ANYị, zaa m, site nʼịdị mma nke ịhụnanya gị, nʼime ịdị ukwuu nke oke ebere gị, chee m ihu.
Nyochaa Abụ Ọma 69:16
4
Abụ Ọma 69:33
ONYENWE ANYị na-anụ ekpere ndị nọ na mkpa, ọ naghị eledakwa ndị ya a dọtara nʼagha anya.
Nyochaa Abụ Ọma 69:33
Ebe Mmepe Nke Mbụ Nke Ngwá
Akwụkwọ Nsọ
Atụmatụ Ihe Ogụgụ Gasị
Vidiyo Gasị