1
Abụ Ọma 71:5
Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a
Nʼihi na gị onwe gị bụrịị olileanya m, Onyenwe m ONYENWE ANYị, ntụkwasị obi m site na mgbe m bụ nwantakịrị.
Lee anya n'etiti ihe abụọ
Nyochaa Abụ Ọma 71:5
2
Abụ Ọma 71:3
Ghọọrọ m oke nkume nke ebe mgbaba, ebe m nwere ike ịgbaba mgbe ọbụla; nye iwu maka nzọpụta m, nʼihi na ị bụ oke nkume m na ebe m e wusiri ike.
Nyochaa Abụ Ọma 71:3
3
Abụ Ọma 71:14
Ma mụ onwe m ga-anọgide na-enwe olileanya mgbe niile; aga m eto gị mgbe niile karịa otu m toro gị na mbụ.
Nyochaa Abụ Ọma 71:14
4
Abụ Ọma 71:1
ONYENWE ANYị, nʼime gị ka m gbabara izere ndụ; ekwela ka ihere mee m.
Nyochaa Abụ Ọma 71:1
5
Abụ Ọma 71:8
Ọnụ m jupụtara nʼotuto gị, ọ na-ekwupụta ịma mma gị ogologo ụbọchị niile.
Nyochaa Abụ Ọma 71:8
6
Abụ Ọma 71:15
Ọnụ m ga-ekwu banyere ezi omume gị na nzọpụta gị ogologo ụbọchị niile, ọ bụ ezie na-amaghị m ọtụtụ ya.
Nyochaa Abụ Ọma 71:15
Ebe Mmepe Nke Mbụ Nke Ngwá
Akwụkwọ Nsọ
Atụmatụ Ihe Ogụgụ Gasị
Vidiyo Gasị