1
Abụ Ọma 73:26
Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a
Anụ ahụ m na mkpụrụobi m nwere ike ịda mba, ma Chineke bụ ike nke obi m, na ihe nketa m ruo ebighị ebi.
Lee anya n'etiti ihe abụọ
Nyochaa Abụ Ọma 73:26
2
Abụ Ọma 73:28
Ma nye mụ onwe m, ọ dị mma ịnọ Chineke nso. Emeela m Onye kachasị ihe niile elu, bụ ONYENWE ANYị ebe mgbaba m. Aga m akọ banyere ọrụ gị niile dị iche iche.
Nyochaa Abụ Ọma 73:28
3
Abụ Ọma 73:23-24
Ma ana m anọnyere gị mgbe niile; ị na-ejide m nʼaka nri m. Ị na-eji ndụmọdụ gị na-edu m, ma emesịa, ị ga-anabata m nʼebube gị.
Nyochaa Abụ Ọma 73:23-24
Ebe Mmepe Nke Mbụ Nke Ngwá
Akwụkwọ Nsọ
Atụmatụ Ihe Ogụgụ Gasị
Vidiyo Gasị