1
Abụ Ọma 76:11
Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a
Kwenụ ONYENWE ANYị Chineke nkwa ma mezuokwa ha; ka ndị ala niile bụ agbataobi unu wetara onye ahụ e kwesiri ịtụ egwu onyinye dị iche iche.
Lee anya n'etiti ihe abụọ
Nyochaa Abụ Ọma 76:11
2
Abụ Ọma 76:12
Ọ na-eweda ndị na-achị achị nʼala; ndị eze niile nke ụwa na-atụ ya egwu.
Nyochaa Abụ Ọma 76:12
Ebe Mmepe Nke Mbụ Nke Ngwá
Akwụkwọ Nsọ
Atụmatụ Ihe Ogụgụ Gasị
Vidiyo Gasị