1
Abụ Ọma 79:9
Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a
Nyere anyị aka, O Chineke, Onye Nzọpụta anyị, nʼihi ebube nke aha gị; napụta anyị, gbaghara mmehie anyị niile nʼihi aha gị.
Lee anya n'etiti ihe abụọ
Nyochaa Abụ Ọma 79:9
2
Abụ Ọma 79:13
Mgbe ahụ, anyị bụ ndị gị, ụmụ igwe atụrụ gị ga-eto gị ruo mgbe niile ebighị ebi; anyị ga na-ekwupụta otuto gị, site nʼọgbọ ruo nʼọgbọ.
Nyochaa Abụ Ọma 79:13
3
Abụ Ọma 79:8
Atala anyị ahụhụ mmehie nke nna nna anyị mere; ka ebere gị bịa ngwangwa zute anyị, nʼihi na anyị nọ nʼọnọdụ oke mkpa.
Nyochaa Abụ Ọma 79:8
Ebe Mmepe Nke Mbụ Nke Ngwá
Akwụkwọ Nsọ
Atụmatụ Ihe Ogụgụ Gasị
Vidiyo Gasị