1
Abụ Ọma 91:2
Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a
Nke a ka m ga-ekwu maka ONYENWE ANYị, “Ọ bụ ebe mgbaba m na ebe nchebe m e wusiri ike, Chineke m, onye m na-atụkwasị obi m.”
Lee anya n'etiti ihe abụọ
Nyochaa Abụ Ọma 91:2
2
Abụ Ọma 91:1
Onye ahụ na-ebi nʼebe mgbaba Onye kachasị ihe niile elu ga-ezu ike nʼokpuru ndo Onye pụrụ ime ihe niile.
Nyochaa Abụ Ọma 91:1
3
Abụ Ọma 91:15
Ọ ga-akpọku m, aga m azakwa ya. Aga m anọnyere ya nʼime nsogbu ya, aga m adọpụta, ma sọpụrụkwa ya.
Nyochaa Abụ Ọma 91:15
4
Abụ Ọma 91:11
Nʼihi na ọ ga-enye ndị mmụọ ozi ya iwu banyere gị, ka ha chebe gị nʼụzọ gị niile.
Nyochaa Abụ Ọma 91:11
5
Abụ Ọma 91:4
Ọ ga-eji nku ya kpuchie gị. Ọ bụkwa nʼokpuru nku ya abụọ, ka ị ga-agbaba zere ndụ, ikwesi ntụkwasị obi ya ga-echebe gị, ghọkwaara gị ọta.
Nyochaa Abụ Ọma 91:4
6
Abụ Ọma 91:9-10
Ọ bụrụ na i mee Onye kachasị ihe niile elu ebe obibi gị, ọ bụladị ONYENWE ANYị, onye bụ ebe mgbaba m, mgbe ahụ, ihe ọjọọ ọbụla enweghị ike ịdakwasị gị; ihe ike ọbụla enweghị ike ịbịaru ụlọ obibi gị nso.
Nyochaa Abụ Ọma 91:9-10
7
Abụ Ọma 91:3
Nʼezie, ọ ga-anapụta gị site nʼọnya nke onye osi ọnya na site nʼaka ajọ ọrịa na-efe efe na-eweta ịla nʼiyi.
Nyochaa Abụ Ọma 91:3
8
Abụ Ọma 91:7
Puku mmadụ pụrụ ịda nʼakụkụ gị, iri puku mmadụ nwekwara ike ịda nʼakụkụ aka nri gị, ma ihe ọjọọ ndị a agaghị erute gị nso.
Nyochaa Abụ Ọma 91:7
9
Abụ Ọma 91:5-6
Ị gaghị atụ egwu ihe ịtụ oke egwu nke abalị, maọbụ àkụ na-efegharị nʼehihie, maọbụ ajọ ọrịa na-efe efe, nke na-ejegharị nʼọchịchịrị, ma ọ bụkwanụ ihe mbibi mberede na-eme nʼehihie.
Nyochaa Abụ Ọma 91:5-6
Ebe Mmepe Nke Mbụ Nke Ngwá
Akwụkwọ Nsọ
Atụmatụ Ihe Ogụgụ Gasị
Vidiyo Gasị