1
Abụ Ọma 94:19
Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a
Mgbe oke nchekasị obi batara nʼime m, nkasiobi gị wetara mkpụrụobi m ọṅụ.
Lee anya n'etiti ihe abụọ
Nyochaa Abụ Ọma 94:19
2
Abụ Ọma 94:18
Mgbe m kwuru sị, “Ụkwụ m na-agbuchapụ,” ọ bụ ịhụnanya gị, O ONYENWE ANYị, kwagidere m.
Nyochaa Abụ Ọma 94:18
3
Abụ Ọma 94:22
Ma ONYENWE ANYị a bụrụla ebe mgbaba e wusiri ike nye m, na Chineke m na oke nkume ebe m na-ezere ndụ.
Nyochaa Abụ Ọma 94:22
4
Abụ Ọma 94:12
Onye a gọziri agọzi ka mmadụ ahụ bụ, onye ị na-adọ aka na ntị, O ONYENWE ANYị, onye ahụ ị na-akụziri ihe site nʼiwu gị
Nyochaa Abụ Ọma 94:12
5
Abụ Ọma 94:17
A sị na ONYENWE ANYị abịaghị nyere m aka, agaara m rịị abụ onye nwụrụ anwụ.
Nyochaa Abụ Ọma 94:17
6
Abụ Ọma 94:14
Nʼihi na ONYENWE ANYị agaghị ajụ ndị ya; ọ gaghị agbakụta ihe nketa ya azụ.
Nyochaa Abụ Ọma 94:14
Ebe Mmepe Nke Mbụ Nke Ngwá
Akwụkwọ Nsọ
Atụmatụ Ihe Ogụgụ Gasị
Vidiyo Gasị