1
Abụ Ọma 96:4
Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a
Nʼihi na ONYENWE ANYị dị ukwuu, bụrụkwa onye kwesiri ịnata otuto; onye a na-atụ egwu karịa chi ọzọ niile ka ọ bụkwa.
Lee anya n'etiti ihe abụọ
Nyochaa Abụ Ọma 96:4
2
Abụ Ọma 96:2
Bụkuonụ ONYENWE ANYị abụ, toonu aha ya; kwupụtanụ nzọpụta ya site nʼotu ụbọchị ruo nʼụbọchị nke ọzọ.
Nyochaa Abụ Ọma 96:2
3
Abụ Ọma 96:1
Bụkuonụ ONYENWE ANYị abụ ọhụrụ, bụkuonụ ONYENWE ANYị abụ, unu ụwa niile.
Nyochaa Abụ Ọma 96:1
4
Abụ Ọma 96:3
Kwusaanụ ebube ya nʼetiti mba niile, kọsakwanụ banyere oke ọrụ ya niile nʼetiti ndị niile dị iche iche.
Nyochaa Abụ Ọma 96:3
5
Abụ Ọma 96:9
Kpọọnụ isiala nye ONYENWE ANYị nʼịma mma nke ịdị nsọ ya; maa jijiji nʼihu ya, unu ụwa niile.
Nyochaa Abụ Ọma 96:9
Ebe Mmepe Nke Mbụ Nke Ngwá
Akwụkwọ Nsọ
Atụmatụ Ihe Ogụgụ Gasị
Vidiyo Gasị