1
Rut 2:12
Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a
Ka ONYENWE ANYị kwụghachi gị ụgwọ ihe ọma ndị a i mere. Ka ONYENWE ANYị onye bụ Chineke Izrel, onye ị gbabara nʼokpuru nku ya izere ndụ kwụghachi gị nkwụghachi dị ukwu nʼihi ezi ọrụ gị niile.”
Lee anya n'etiti ihe abụọ
Nyochaa Rut 2:12
2
Rut 2:11
Boaz zara sị ya, “Anụla m ihe niile i meere nne di gị site nʼoge di gị nwụrụ, na otu i si hapụ nne gị na nna gị, na ala ebe amụrụ gị, bịa nʼebe a ibi nʼetiti ndị ị na-amaghị na mbụ.
Nyochaa Rut 2:11
Ebe Mmepe Nke Mbụ Nke Ngwá
Akwụkwọ Nsọ
Atụmatụ Ihe Ogụgụ Gasị
Vidiyo Gasị