1
I. NDI KỌRINT 14:33
Bible Nso
n'ihi na Chineke abughi Chineke nke aghara, kama Ọ bu Chineke nke udo; otú ọ di nime nzukọ nile nke ndi nsọ.
Lee anya n'etiti ihe abụọ
Nyochaa I. NDI KỌRINT 14:33
2
I. NDI KỌRINT 14:1
Nāb͕asonu ihu-n'anya; otú ọ di, werenu obi nānu ọku chọ onyinye-amara nile nke Mọ Nsọ, ma nāchọkarinu ka unu bū amuma.
Nyochaa I. NDI KỌRINT 14:1
3
I. NDI KỌRINT 14:3
Ma onye nēbu amuma nāgwa madu okwu nke iwuli-elu dika ulo, na nke nkasi-obi, na nke ngugu-obi.
Nyochaa I. NDI KỌRINT 14:3
4
I. NDI KỌRINT 14:4
Onye ji asusu di iche nēkwu okwu nēwuli onwe-ya elu dika ulo; ma onye nēbu amuma nēwuli nzukọ Kraist elu dika ulo.
Nyochaa I. NDI KỌRINT 14:4
5
I. NDI KỌRINT 14:12
Otú a unu onwe-unu kwa, ebe unu bu ndi nēwere obi nānu ọku chọ onyinye nile nke Mọ Nsọ, nāchọnu ka unu we babiga ókè nime ha, ka ewe wuli nzukọ Kraist elu dika ulo.
Nyochaa I. NDI KỌRINT 14:12
Ebe Mmepe Nke Mbụ Nke Ngwá
Akwụkwọ Nsọ
Atụmatụ Ihe Ogụgụ Gasị
Vidiyo Gasị