1
I. NDI KỌRINT 3:16
Bible Nso
Ùnu amataghi na unu bu ulo nsọ Chineke, Mọ nke Chineke bi kwa nime unu?
Lee anya n'etiti ihe abụọ
Nyochaa I. NDI KỌRINT 3:16
2
I. NDI KỌRINT 3:11
N'ihi na ọ dighi onye ọ bula puru itọ ntọ-ala ọzọ ma-ọbughi Nke atọworo, Nke bu Jisus Kraist.
Nyochaa I. NDI KỌRINT 3:11
3
I. NDI KỌRINT 3:7
Ya mere onye nāku abughi ihe ọ bula, onye nākwọsa miri abughi kwa ihe ọ bula; kama Chineke, Onye nēme ka ọ nāba uba, bu ihe nile.
Nyochaa I. NDI KỌRINT 3:7
4
I. NDI KỌRINT 3:9
N'ihi na ayi bu ndi ha na Chineke nālukọ ọlu: unu bu ubi Chineke, buru kwa ulo Chineke nēwu.
Nyochaa I. NDI KỌRINT 3:9
5
I. NDI KỌRINT 3:13
agēme ka ọlu nke madu nile n'otù n'otù puta ìhè: n'ihi na ubọchi ahu gēgosi ya, n'ihi na agaje ikpughe ya n'ọku; ọku onwe-ya gānwa kwa ọlu madu nile n'otù n'otù, aha ọlu ọ bu.
Nyochaa I. NDI KỌRINT 3:13
6
I. NDI KỌRINT 3:8
Ma onye nāku na onye nākwọsa miri bu otù: ma ha abua n'otù n'otù gānata ugwọ-ọlu nke aka ha, onye ọ bula dika ndọb͕u ọ nādọb͕u onwe-ya n'ọlu si di.
Nyochaa I. NDI KỌRINT 3:8
7
I. NDI KỌRINT 3:18
Ka onye ọ bula ghara ighọb͕u onwe-ya. Ọ buru na onye ọ bula nēchè na ya bu onye mara ihe n'etiti unu n'oge a, ya ghọ onye-nzuzu, ka o we ghọ onye mara ihe.
Nyochaa I. NDI KỌRINT 3:18
Ebe Mmepe Nke Mbụ Nke Ngwá
Akwụkwọ Nsọ
Atụmatụ Ihe Ogụgụ Gasị
Vidiyo Gasị