1
ỌLU NDI-OZI 22:16
Bible Nso
Ub͕u a kwa gini mere i nāla azu? bilie, ka eme gi baptism, sachapu kwa nmehie-gi nile, nākpọku aha-Ya.
Lee anya n'etiti ihe abụọ
Nyochaa ỌLU NDI-OZI 22:16
2
ỌLU NDI-OZI 22:14
O we si, Chineke nke nna-ayi-hà rọputara gi imara ihe Ọ nāchọ, na ihu Onye Ezi Omume ahu, na inu olu si n'ọnu-Ya puta.
Nyochaa ỌLU NDI-OZI 22:14
3
ỌLU NDI-OZI 22:15
N'ihi na i gāburu Ya onye-àmà n'ebe madu nile nọ nke ihe nile i huworo nu kwa.
Nyochaa ỌLU NDI-OZI 22:15
Ebe Mmepe Nke Mbụ Nke Ngwá
Akwụkwọ Nsọ
Atụmatụ Ihe Ogụgụ Gasị
Vidiyo Gasị