1
DEUTERONOMI 34:10
Bible Nso
Ọ dighi kwa onye-amuma biliri ọzọ n'Israel dika Moses, onye Jehova mara iru na iru
Lee anya n'etiti ihe abụọ
Nyochaa DEUTERONOMI 34:10
2
DEUTERONOMI 34:9
Joshua nwa Nun we juputa na mọ nke amam-ihe; n'ihi na Moses ebikwasiwo ya aka-ya abua: umu Israel we ge ya nti, me kwa dika Jehova nyere Moses iwu.
Nyochaa DEUTERONOMI 34:9
3
DEUTERONOMI 34:7
Moses b͕ara ọgu arọ isi mb͕e ọ nwuru: anya-ya adighi-ahu inyoghi-inyoghi, ume-ya apughi n'aru-ya.
Nyochaa DEUTERONOMI 34:7
Ebe Mmepe Nke Mbụ Nke Ngwá
Akwụkwọ Nsọ
Atụmatụ Ihe Ogụgụ Gasị
Vidiyo Gasị