1
ỌPUPU 14:14
Bible Nso
Jehova gēburu unu agha, ma unu onwe-unu gāb͕a nkiti.
Lee anya n'etiti ihe abụọ
Nyochaa ỌPUPU 14:14
2
ỌPUPU 14:13
Moses we si ndi Israel, Unu atula egwu, guzonu onwe-unu n'ebe a, hu nzọputa Jehova, nke Ọ gēmere unu ta: n'ihi na ndi Ijipt ndi unu huworo ta, unu agaghi-ahu kwa ha ọzọ rue mb͕e ebighi-ebi.
Nyochaa ỌPUPU 14:13
3
ỌPUPU 14:16
Gi onwe-gi weli kwa nkpa-n'aka-gi elu, setipu aka-gi n'elu oké osimiri, kewa ya: umu Israel gābà kwa n'etiti oké osimiri n'ala-akọrọ.
Nyochaa ỌPUPU 14:16
4
ỌPUPU 14:31
Israel we hu aka uku nke Jehova ji megide ndi Ijipt, ndi Israel we tua egwu Jehova, kwere na Jehova, na n'orù-Ya Moses.
Nyochaa ỌPUPU 14:31
Ebe Mmepe Nke Mbụ Nke Ngwá
Akwụkwọ Nsọ
Atụmatụ Ihe Ogụgụ Gasị
Vidiyo Gasị