1
JENESIS 10:8
Bible Nso
Kush muru Nimrod; onye ahu malitere ibu dike n'uwa.
Lee anya n'etiti ihe abụọ
Nyochaa JENESIS 10:8
2
JENESIS 10:9
Ya onwe-ya bu dike n'ichu-ntá n'iru Jehova: n'ihi nka ka anāsi, Dika Nimrod, bú dike n'ichu-ntá n'iru Jehova.
Nyochaa JENESIS 10:9
Ebe Mmepe Nke Mbụ Nke Ngwá
Akwụkwọ Nsọ
Atụmatụ Ihe Ogụgụ Gasị
Vidiyo Gasị