1
JENESIS 30:22
Bible Nso
Ma Chineke chetara Rechel, Chineke we ge ya nti, meghe àkpà-nwa-ya.
Lee anya n'etiti ihe abụọ
Nyochaa JENESIS 30:22
2
JENESIS 30:24
ọ we kpọ aha-ya Josef, si, Ka Jehova tukwasirim nwa-nwoke ọzọ.
Nyochaa JENESIS 30:24
3
JENESIS 30:23
Ọ we turu ime, mua nwa-nwoke, si, Chineke ekpochapuwo ita-utam
Nyochaa JENESIS 30:23
Ebe Mmepe Nke Mbụ Nke Ngwá
Akwụkwọ Nsọ
Atụmatụ Ihe Ogụgụ Gasị
Vidiyo Gasị