1
JOB 25:2
Bible Nso
Ọchichi na oké egwu di n'aka-Ya; O nēme udo n'ebe-Ya nile di elu.
Lee anya n'etiti ihe abụọ
Nyochaa JOB 25:2
2
JOB 25:5-6
Le, ọbuná ọnwa adighi-eti, Ọzọ, kpakpando adighi ọcha n'anya-Ya: Ò gēsi kwa aṅa di ọcha, bú madu, nke bu nání ikpuru? Ma-ọbu nwa nke madu, nke bu nání idide?
Nyochaa JOB 25:5-6
Ebe Mmepe Nke Mbụ Nke Ngwá
Akwụkwọ Nsọ
Atụmatụ Ihe Ogụgụ Gasị
Vidiyo Gasị