1
JOB 5:17-18
Bible Nso
Le, onye ihe nāgara nke-ọma ka madu ahu bu, onye Chineke nābara nba: Aju-kwa-la idọ-aka-na-nti nke Onye puru ime ihe nile. N'ihi na Onye ahu nēme ka ihe b͕ue nb͕u, Ọ nēké kwa eke; O nētib͕u, aka-Ya nēme kwa ka adiri ndu.
Lee anya n'etiti ihe abụọ
Nyochaa JOB 5:17-18
2
JOB 5:8-9
Ma mu onwem, m'gāchọ Chineke, Chineke ka m'gēbo kwa okwum: Onye nēme ihe uku, nke ngwuputa ala-ha nādighi; Oké ọlu rue mb͕e ọnu-ọgugu adigh
Nyochaa JOB 5:8-9
3
JOB 5:19
Nime nkpab͕u isi ka Ọ gānaputa gi; Ọzọ, n'asa ihe ọjọ agaghi-emetu gi aru.
Nyochaa JOB 5:19
Ebe Mmepe Nke Mbụ Nke Ngwá
Akwụkwọ Nsọ
Atụmatụ Ihe Ogụgụ Gasị
Vidiyo Gasị