1
LEVITIKỌS 19:18
Bible Nso
Abọla ọ́bọ̀, edebe-kwa-la iwe megide umu ndi-gi, ma hu madu-ibe-gi n'anya dika onwe-gi: Mu onwem bu Jehova.
Lee anya n'etiti ihe abụọ
Nyochaa LEVITIKỌS 19:18
2
LEVITIKỌS 19:28
Unu eb͕ula eb͕ub͕u n'anu-aru-unu n'ihi nkpuru-obi madu, unu etiye-kwa-la ihe-odide, bú eb͕ub͕u-ọku, n'aru unu: Mu onwem bu Jehova.
Nyochaa LEVITIKỌS 19:28
3
LEVITIKỌS 19:2
Gwa nzukọ nile nke umu Israel okwu, si ha, Nsọ ka unu gādi: n'ihi na nsọ ka Mu onwem, bú Jehova, Chineke-unu, di.
Nyochaa LEVITIKỌS 19:2
4
LEVITIKỌS 19:17
Akpọla nwa-nne-gi asi n'obi-gi: i ghaghi ibara madu-ibe-gi nba, ghara ibu nmehie bayere ya.
Nyochaa LEVITIKỌS 19:17
5
LEVITIKỌS 19:31
Unu echela ndi nāju mọ ihe iru, unu eche-kwa-la ndi-dibia-afa iru; unu achọputala ha, iwere ha meru onwe-unu: Mu onwem bu Jehova, bú Chineke-unu.
Nyochaa LEVITIKỌS 19:31
6
LEVITIKỌS 19:16
Ejegharila n'etiti umu-nna-gi dika onye nāb͕a àmà ọjọ: eguzola imegide ọbara madu-ibe-gi: Mu onwem bu Jehova.
Nyochaa LEVITIKỌS 19:16
Ebe Mmepe Nke Mbụ Nke Ngwá
Akwụkwọ Nsọ
Atụmatụ Ihe Ogụgụ Gasị
Vidiyo Gasị