1
ỌNU-ỌGUGU 6:24-26
Bible Nso
Jehova gọzie gi, debe gi: Jehova me iru-Ya ka ọ mukwasi gi, Jehova me-kwa-ra gi amara: Jehova bulie iru-Ya n'aru gi, nye gi udo.
Lee anya n'etiti ihe abụọ
Nyochaa ỌNU-ỌGUGU 6:24-26
2
ỌNU-ỌGUGU 6:27
Ha gātukwasi kwa aham n'aru umu Israel; Mu onwem gāgọzi kwa ha.
Nyochaa ỌNU-ỌGUGU 6:27
3
ỌNU-ỌGUGU 6:23
Gwa Eron, gwa kwa umu-ya ndikom, okwu, si Otú a ka unu gāgọzi umu Israel; unu gāsi ha
Nyochaa ỌNU-ỌGUGU 6:23
Ebe Mmepe Nke Mbụ Nke Ngwá
Akwụkwọ Nsọ
Atụmatụ Ihe Ogụgụ Gasị
Vidiyo Gasị