1
ILU 22:6
Bible Nso
Zulite nwata dika uzọ-ya si di, Ọbuná mb͕e o mere okenye ọ gaghi-esi nime ya wezuga onwe-ya.
Lee anya n'etiti ihe abụọ
Nyochaa ILU 22:6
2
ILU 22:4
Ọkpukpu-ọlu nke obi ume-ala na egwu Jehova Bu àkù, na nsọpuru, na ndu.
Nyochaa ILU 22:4
3
ILU 22:1
Ihe anārọputa ka ezi aha bu kari ọtutu àkù, Amara di kwa nma kari ọla-ọcha na ọla-edo.
Nyochaa ILU 22:1
4
ILU 22:24
Gi na onye-iwe abula eyì; I gaghi-eso kwa onye-ọnuma ba n'ulo
Nyochaa ILU 22:24
5
ILU 22:9
Onye nwere anya ọma, onye ahu ka agāgọzi; N'ihi na o werewo nri-ya ufọdu nye onye nēnweghi ike.
Nyochaa ILU 22:9
6
ILU 22:3
Onye nwere ezi uche ahuwo ihe ọjọ, we zobe onwe-ya: Ma ndi nēnweghi uche agabigawo, ewe rie ha nra.
Nyochaa ILU 22:3
7
ILU 22:7
Ọgaranya nāchi ndi-ob͕eye, Ọzọ, orù ka onye nēbiri ego buru onye-nbinye.
Nyochaa ILU 22:7
8
ILU 22:2
Ọgaranya na ob͕eye ezutewo: Onye meworo ha nile bu Jehova.
Nyochaa ILU 22:2
9
ILU 22:22-23
Anapula onye nēnweghi ike ihe n'ike, n'ihi na onye nēnweghi ike ka ọ bu, Azọpia-kwa-la onye ewedara n'ala n'ọnu-uzọ-ama: N'ihi na Jehova gēkpe ọnu-ha, We punara ndi ahu ndu, bú ndi nāpunara ha ihe.
Nyochaa ILU 22:22-23
Ebe Mmepe Nke Mbụ Nke Ngwá
Akwụkwọ Nsọ
Atụmatụ Ihe Ogụgụ Gasị
Vidiyo Gasị