1
ABÙ ỌMA 105:1
Bible Nso
Kelenu Jehova, kpọkuenu aha-Ya; Menu ka amara omume-Ya nile n'etiti ndi nile n'uwa.
Lee anya n'etiti ihe abụọ
Nyochaa ABÙ ỌMA 105:1
2
ABÙ ỌMA 105:4
Nāchọnu Jehova na ike-Ya; Chọnu iru-Ya mb͕e nile.
Nyochaa ABÙ ỌMA 105:4
3
ABÙ ỌMA 105:3
Nētonu onwe-unu n'aha nsọ Ya: Ka obi ndi nāchọ Jehova ṅuria.
Nyochaa ABÙ ỌMA 105:3
4
ABÙ ỌMA 105:2
Bùkuenu Ya abù, bùkuenu Ya abù ọma; Tugharinu uche n'oké ọlu-Ya nile.
Nyochaa ABÙ ỌMA 105:2
Ebe Mmepe Nke Mbụ Nke Ngwá
Akwụkwọ Nsọ
Atụmatụ Ihe Ogụgụ Gasị
Vidiyo Gasị