1
ABÙ ỌMA 107:1
Bible Nso
Kelenu Jehova; n'ihi na Ọ di nma: N'ihi na rue mb͕e ebighi-ebi ka ebere-Ya di.
Lee anya n'etiti ihe abụọ
Nyochaa ABÙ ỌMA 107:1
2
ABÙ ỌMA 107:20
O nēzite okwu-Ya, we me ka aru di ha nma, O nēme kwa ka ha si n'olùlù nile ha wepuga onwe-ha.
Nyochaa ABÙ ỌMA 107:20
3
ABÙ ỌMA 107:8-9
Ka ha kele Jehova ekele bayere ebere-Ya, Na oké ọlu-Ya nile nke Ọ nāluru umu madu! N'ihi na O mewo ka afọ ju nkpuru-obi nāchọsi ihe ike, Ọ bu kwa nkpuru-obi agu nāgu ka O nyejuworo ezi ihe.
Nyochaa ABÙ ỌMA 107:8-9
4
ABÙ ỌMA 107:28-29
Ha we tikue Jehova n'ahuhu diri ha, Ọ we me ka ha puta na nkpà-ha nile. Ọ nēme ka oké ifufe guzo n'idere du, Nmali-miri-ya nile we b͕a nkiti.
Nyochaa ABÙ ỌMA 107:28-29
5
ABÙ ỌMA 107:6
Ha we tikue Jehova n'ahuhu diri ha, O we naputa ha n'aka nkpà-ha nile.
Nyochaa ABÙ ỌMA 107:6
6
ABÙ ỌMA 107:19
Ha we tikue Jehova n'ahuhu diri ha, O we zọputa ha na nkpà-ha nile.
Nyochaa ABÙ ỌMA 107:19
7
ABÙ ỌMA 107:13
Ha we tikue Jehova n'ahuhu diri ha, O we zọputa ha n'aka nkpà-ha nile.
Nyochaa ABÙ ỌMA 107:13
Ebe Mmepe Nke Mbụ Nke Ngwá
Akwụkwọ Nsọ
Atụmatụ Ihe Ogụgụ Gasị
Vidiyo Gasị