1
ABÙ ỌMA 119:105
Bible Nso
Okwu-Gi bu oriọna diri ukwum, Ọ bu kwa ìhè diri okporo-uzọm.
Lee anya n'etiti ihe abụọ
Nyochaa ABÙ ỌMA 119:105
2
ABÙ ỌMA 119:11
N'obim ka m'zobeworo okwu-ọnu-Gi, Ka m'we ghara imehie megide Gi.
Nyochaa ABÙ ỌMA 119:11
3
ABÙ ỌMA 119:9
Gini ka okorọbia gēji me ka uzọ-ya di ọcha? Ọ bu n'ilezi ya anya dika okwu-Gi si di.
Nyochaa ABÙ ỌMA 119:9
4
ABÙ ỌMA 119:2
Ndi ihe nāgara nke-ọma ka ndi nēchebe ihe-àmà-Ya nile bu, Ndi nēwere obi-ha nile chọ Ya.
Nyochaa ABÙ ỌMA 119:2
5
ABÙ ỌMA 119:114
Ebe-nzuzom na ọtam ka I bu: Okwu-Gi ka m'chereworo.
Nyochaa ABÙ ỌMA 119:114
6
ABÙ ỌMA 119:34
Me ka m'ghọta ihe, m'gēchebe kwa iwu-Gi; M'gēwere kwa obim nile debe ya.
Nyochaa ABÙ ỌMA 119:34
7
ABÙ ỌMA 119:36
Wezuga obim iche ihe-àmà-Gi nile iru, Ewezuga-kwa-la ya iche urù nēzighi ezi iru.
Nyochaa ABÙ ỌMA 119:36
8
ABÙ ỌMA 119:71
Ọ dim nma na ewedawom n'ala; Ka m'we muta ukpuru-Gi nile.
Nyochaa ABÙ ỌMA 119:71
9
ABÙ ỌMA 119:50
Nka bu nkasi-obim nime nweda-n'alam: Na okwu-ọnu-Gi emewo ka m'di ndu.
Nyochaa ABÙ ỌMA 119:50
10
ABÙ ỌMA 119:35
Me ka m'zọ ije n'okporo-uzọ nke ihe nile I nyere n'iwu; N'ihi na uzọ ahu nātọm utọ
Nyochaa ABÙ ỌMA 119:35
11
ABÙ ỌMA 119:33
Jehova, zím uzọ ukpuru-Gi nile: M'gēchebe kwa ya rue mb͕e ikpe-azu.
Nyochaa ABÙ ỌMA 119:33
12
ABÙ ỌMA 119:28
Nkpuru-obim atupuwo dika miri site n'iru-újú: Dika okwu-Gi si di, me ka m'guzosie ike.
Nyochaa ABÙ ỌMA 119:28
13
ABÙ ỌMA 119:97
Le ka m'si hu iwu-Gi n'anya! Ogologo ubọchi nile ka nke ahu bu ihe m'natughari n'uche.
Nyochaa ABÙ ỌMA 119:97
Ebe Mmepe Nke Mbụ Nke Ngwá
Akwụkwọ Nsọ
Atụmatụ Ihe Ogụgụ Gasị
Vidiyo Gasị