1
ABÙ ỌMA 127:1
Bible Nso
IGBOB
Ọ buru na Jehova ewughi ulo, N'efu ka ha dọb͕uworo onwe-ha n'ọlu nime ya, bú ndi nēwu ya: Ọ buru na Jehova echeghi obodo, N'efu ka onye-nche muruworo anya.
Lee anya n'etiti ihe abụọ
Nyochaa ABÙ ỌMA 127:1
2
ABÙ ỌMA 127:3-4
Le, ihe-nketa nke nēsi n'aka Jehova bia ka umu bu: Ugwọ-ọlu Ọ nākwu ka nkpuru nke afọ bu. Dika àkú n'aka dike, Otú a ka umu amuru na mb͕e okorọbia di.
Nyochaa ABÙ ỌMA 127:3-4