1
ABÙ ỌMA 14:1
Bible Nso
Onye-nzuzu asiwo n'obi-ya, Ọ dighi Chineke ọ bula di. Ha ebibiwo onwe-ha, ha emewo ka omume-ha buru ihe-árú; Ọ dighi onye nēme ezi ihe.
Lee anya n'etiti ihe abụọ
Nyochaa ABÙ ỌMA 14:1
2
ABÙ ỌMA 14:2
Jehova siri n'elu-igwe lekwasi umu madu anya, Ihu ma ọ di onye nwere uche, Nke nāchọ Chineke.
Nyochaa ABÙ ỌMA 14:2
3
ABÙ ỌMA 14:3
Ha nile ewezugawo onwe-ha; ha ab͕aruwo n'otù dika miri; Ọ dighi onye nēme ezi ihe, ọ dighi ọbuná otù onye.
Nyochaa ABÙ ỌMA 14:3
Ebe Mmepe Nke Mbụ Nke Ngwá
Akwụkwọ Nsọ
Atụmatụ Ihe Ogụgụ Gasị
Vidiyo Gasị