1
ABÙ ỌMA 27:14
Bible Nso
Nēle anya Jehova: Di ike, ka obi-gi nwe kwa ume; E, nēle anya Jehova.
Lee anya n'etiti ihe abụọ
Nyochaa ABÙ ỌMA 27:14
2
ABÙ ỌMA 27:4
Otù ihe ka m'riọworo n'aka Jehova, nke ahu ka m'nāchọ; Ọ bu ka m'biri n'ulo Jehova ubọchi nile nke ndum, Ihu idi-utọ Jehova, na ijuta ihe n'ulo uku Ya.
Nyochaa ABÙ ỌMA 27:4
3
ABÙ ỌMA 27:1
Jehova bu ìhèm na nzọputam; ònye ka m'gātu egwu? Jehova bu ebe siri ike nke ndum; ònye ka m'gātu oké egwu?
Nyochaa ABÙ ỌMA 27:1
4
ABÙ ỌMA 27:13
M'gēme aṅa ma asi na ekweghm na m'gēle idi-nma Jehova N'ala ndi di ndu?
Nyochaa ABÙ ỌMA 27:13
5
ABÙ ỌMA 27:5
N'ihi na Ọ gēdebem na nzuzo n'ulo-ntu-Ya n'ubọchi ihe ọjọ: Ọ gēzobem n'ebe-nzuzo nke ulo-ikwū-Ya; N'oké nkume ka Ọ gēbulim elu.
Nyochaa ABÙ ỌMA 27:5
Ebe Mmepe Nke Mbụ Nke Ngwá
Akwụkwọ Nsọ
Atụmatụ Ihe Ogụgụ Gasị
Vidiyo Gasị