1
ABÙ ỌMA 48:14
Bible Nso
N'ihi na Nka bu Chineke, bú Chineke-ayi, rue mb͕e nile ebighi-ebi; Ya onwe-ya ganēdu ayi rue n'inwu-ọnwu.
Lee anya n'etiti ihe abụọ
Nyochaa ABÙ ỌMA 48:14
2
ABÙ ỌMA 48:1
Onye uku ka Jehova bu, Ọ bu kwa onye anēto nke-uku, N'obodo Chineke-ayi, bú ugwu nsọ Ya.
Nyochaa ABÙ ỌMA 48:1
3
ABÙ ỌMA 48:10
Dika aha-Gi si di, Chineke, Otú a ka otuto-Gi di rue nsọtu nile nke uwa: Ezi omume juputara aka-nri-Gi.
Nyochaa ABÙ ỌMA 48:10
Ebe Mmepe Nke Mbụ Nke Ngwá
Akwụkwọ Nsọ
Atụmatụ Ihe Ogụgụ Gasị
Vidiyo Gasị