1
ABÙ ỌMA 52:8
Bible Nso
Ma mu onwem, adim ka osisi olive nwere akwukwọ ndu n'ulo Chineke: Atukwasiwom obi n'ebere Chineke rue mb͕e nile ebighi-ebi.
Lee anya n'etiti ihe abụọ
Nyochaa ABÙ ỌMA 52:8
2
ABÙ ỌMA 52:9
M'gēkele Gi rue mb͕e ebighi-ebi, n'ihi na I meworo ya: M'gēle kwa anya aha-Gi, n'ihi na ọ di nma, niru ndi-ebere-Gi.
Nyochaa ABÙ ỌMA 52:9
Ebe Mmepe Nke Mbụ Nke Ngwá
Akwụkwọ Nsọ
Atụmatụ Ihe Ogụgụ Gasị
Vidiyo Gasị