1
ABÙ ỌMA 54:4
Bible Nso
Le, Chineke bu onye nēyerem aka: Onye-nwe-ayi nọ n'etiti ndi nākwagide nkpuru-obim.
Lee anya n'etiti ihe abụọ
Nyochaa ABÙ ỌMA 54:4
2
ABÙ ỌMA 54:7
N'ihi na ọ bu na nkpab͕u nile ka Ọ naputaworom; Anyam elekwasiwo kwa ndi-irom.
Nyochaa ABÙ ỌMA 54:7
3
ABÙ ỌMA 54:6
M'gēji onyinye-afọ-ofufo churu Gi àjà: M'gēkele aha-Gi, Jehova, n'ihi na ọ di nma.
Nyochaa ABÙ ỌMA 54:6
4
ABÙ ỌMA 54:2
Chineke, nuru ekperem; Ṅa nti n'okwu nile nke ọnum.
Nyochaa ABÙ ỌMA 54:2
Ebe Mmepe Nke Mbụ Nke Ngwá
Akwụkwọ Nsọ
Atụmatụ Ihe Ogụgụ Gasị
Vidiyo Gasị