1
ABÙ ỌMA 59:16
Bible Nso
Ma mu onwem gābù abù bayere ike-Gi; E, m'gēti nkpu ọṅù bayere ebere-Gi n'ututu: N'ihi na I buruworom ulo-elu, Na ebe-nb͕alaga n'ubọchi nkpab͕u dirim.
Lee anya n'etiti ihe abụọ
Nyochaa ABÙ ỌMA 59:16
2
ABÙ ỌMA 59:17
Ikem, Gi ka m'gābùku abù ọma: N'ihi na Chineke bu ulo-elum, bú Chineke nke eberem.
Nyochaa ABÙ ỌMA 59:17
3
ABÙ ỌMA 59:9-10
Ikem, Gi ka m'gēlezi anya: N'ihi na Chineke bu ulo-elum. Chineke nke eberem gābia izutem: Chineke gēme ka m'lekwasi ndi nēchem anwu anya.
Nyochaa ABÙ ỌMA 59:9-10
4
ABÙ ỌMA 59:1
Naputam n'aka ndi-irom, Chinekem: Me ka m'si n'aka ndi nēbili imegidem nọ n'ebe di elu.
Nyochaa ABÙ ỌMA 59:1
Ebe Mmepe Nke Mbụ Nke Ngwá
Akwụkwọ Nsọ
Atụmatụ Ihe Ogụgụ Gasị
Vidiyo Gasị