1
ABÙ ỌMA 61:1-2
Bible Nso
Chineke, nuru olu iti-nkpum; Ṅa nti ekperem. M'nēsi na nsọtu uwa kpọkue Gi, mb͕e, obim nādighi ike: Rue n'oké nkume nke kam elu ka I gēdurum je.
Lee anya n'etiti ihe abụọ
Nyochaa ABÙ ỌMA 61:1-2
2
ABÙ ỌMA 61:3
N'ihi na I buworom ebe-nb͕abà, Ulo-elu di ike ipu n'iru onye-iro.
Nyochaa ABÙ ỌMA 61:3
3
ABÙ ỌMA 61:4
Ka m'nọ dika ọbìa n'ulo-ikwū-Gi rue mb͕e nile ebighi-ebi: M'gāb͕abà n'ebe-nzuzo nke nkù-Gi abua. Selah
Nyochaa ABÙ ỌMA 61:4
Ebe Mmepe Nke Mbụ Nke Ngwá
Akwụkwọ Nsọ
Atụmatụ Ihe Ogụgụ Gasị
Vidiyo Gasị