1
ABÙ ỌMA 63:1
Bible Nso
Chineke, ọ bu Chinekem ka I bu; anamachọsi Gi ike: Akpiri Gi akpọwo nkpuru-obim nku, anu-arum achọsiwo Gi ike, N'ala ọkpọ-nku na nke ida-#mbà, ebe miri nādighi.
Lee anya n'etiti ihe abụọ
Nyochaa ABÙ ỌMA 63:1
2
ABÙ ỌMA 63:3
N'ihi na ebere-Gi di nma kari ndu; Eb͕ub͕ere-ọnum abua gāja Gi.
Nyochaa ABÙ ỌMA 63:3
3
ABÙ ỌMA 63:4
Otú a ka m'gāgọzi Gi mb͕e m na-ādi ndu: N'aha-Gi ka m'gāchili akam elu.
Nyochaa ABÙ ỌMA 63:4
4
ABÙ ỌMA 63:2
Otú a ka m'lekwasiworo Gi anya n'ebe nsọ gi, Ihu ike-Gi na nsọpuru-Gi.
Nyochaa ABÙ ỌMA 63:2
5
ABÙ ỌMA 63:7-8
N'ihi na I buworom iye-aka, Ọ bu kwa n'okpuru ǹdò nke nkù-Gi abua ka m'nēti nkpu ọṅù. Nkpuru-obim nārapara Gi n'aru n'iso Gi n'azu: Mu ka aka-nri-gi jideworo.
Nyochaa ABÙ ỌMA 63:7-8
6
ABÙ ỌMA 63:6
Ọ buru na echetam I n'elu utem, Nime nche-abali nile ka m'nātughari uchem na Gi.
Nyochaa ABÙ ỌMA 63:6
Ebe Mmepe Nke Mbụ Nke Ngwá
Akwụkwọ Nsọ
Atụmatụ Ihe Ogụgụ Gasị
Vidiyo Gasị