1
ABÙ ỌMA 67:1
Bible Nso
Ka Chineke mere ayi amara, gọzie ayi, Me ka iru-Ya mua n'ebe ayi nọ; Selah
Lee anya n'etiti ihe abụọ
Nyochaa ABÙ ỌMA 67:1
2
ABÙ ỌMA 67:7
Chineke gāgọzi ayi; Nsọtu nile nke uwa gātu kwa egwu Ya.
Nyochaa ABÙ ỌMA 67:7
3
ABÙ ỌMA 67:4
Ka mba nile ṅuria, ti kwa nkpu ọṅù: N'ihi na I gēkpe ndi nile n'uwa ikpe ziri ezi, Mba nile n'uwa ka I gēdu kwa. Selah
Nyochaa ABÙ ỌMA 67:4
Ebe Mmepe Nke Mbụ Nke Ngwá
Akwụkwọ Nsọ
Atụmatụ Ihe Ogụgụ Gasị
Vidiyo Gasị