1
ABÙ ỌMA 73:26
Bible Nso
Anu-arum na obim agwusiwo: Oké nkume nke obim na òkèm ka Chineke bu rue mb͕e ebighi-ebi.
Lee anya n'etiti ihe abụọ
Nyochaa ABÙ ỌMA 73:26
2
ABÙ ỌMA 73:28
Ma mu onwem, ibiaru Chineke nso dim nma: Edowom ebe-nb͕abàm n'Onye-nwe-ayi, bú Jehova, Ka m'we kọ akukọ bayere ije-ozi-Gi nile.
Nyochaa ABÙ ỌMA 73:28
3
ABÙ ỌMA 73:23-24
Ma mu onwem nọ n'aka-Gi mb͕e nile: I jidewo aka-nrim. I gēji ndum-ọdu-Gi nēdum, Emesia I gēji kwa nsọpuru naram.
Nyochaa ABÙ ỌMA 73:23-24
Ebe Mmepe Nke Mbụ Nke Ngwá
Akwụkwọ Nsọ
Atụmatụ Ihe Ogụgụ Gasị
Vidiyo Gasị