1
ABÙ ỌMA 97:10
Bible Nso
Unu ndi nāhu Jehova n'anya, kpọnu ihe ọjọ asì: Ọ nēdebe nkpuru-obi ndi-ebere-Ya; Ọ nānaputa ha n'aka ndi nēmebi iwu.
Lee anya n'etiti ihe abụọ
Nyochaa ABÙ ỌMA 97:10
2
ABÙ ỌMA 97:12
Ṅurianu na Jehova, unu ndi ezi omume; Kele-kwa-nu ihe-ncheta-Ya di nsọ.
Nyochaa ABÙ ỌMA 97:12
3
ABÙ ỌMA 97:11
Aghaworo onye ezi omume ìhè dika nkpuru, Aghawo-kwa-ra ndi ziri ezi n'obi ọṅù.
Nyochaa ABÙ ỌMA 97:11
4
ABÙ ỌMA 97:9
N'ihi na Gi onwe-gi, Jehova, bú Onye kachasi ihe nile elu n'elu uwa nile: Emewo ka I di elu nke-uku n'elu chi nile.
Nyochaa ABÙ ỌMA 97:9
Ebe Mmepe Nke Mbụ Nke Ngwá
Akwụkwọ Nsọ
Atụmatụ Ihe Ogụgụ Gasị
Vidiyo Gasị