Sọl nwụrụ nʼihi ekwesighị ntụkwasị obi ya nye ONYENWE ANYị, o debeghị okwu ONYENWE ANYị, karịsịa, ọ gara na nke onye na-ajụ mmụọ ọjọọ ase, nʼihi ịjụta ya ase, ma ọ jụghị ase site nʼọnụ ONYENWE ANYị. Ọ bụ nke a mere ONYENWE ANYị ji gbuo ya, were alaeze ya nyefee Devid nwa Jesi nʼaka.
Gụọ 1 Ihe E Mere 10
Geere nke a ntị 1 Ihe E Mere 10
Kesaa
Tulee Ụdị Nsụgharị Niile Dị Nụ: 1 Ihe E Mere 10:13-14
Chekwaa ma ọ bụ debe amaokwu gasị, gụọ ihe na-anọghị n'ịntanetị, lelee obere vidiyo gasị a kụziri ihe na ha, na ndị ọzọ!
Ebe Mmepe Nke Mbụ Nke Ngwá
Akwụkwọ Nsọ
Atụmatụ Ihe Ogụgụ Gasị
Vidiyo Gasị