Ya mere, tinyenụ obi unu na mmụọ unu nʼịgbaso ONYENWE ANYị Chineke unu. Malitekwanụ iwu ụlọnsọ ONYENWE ANYị Chineke, ka unu nweekwa ike ibubata igbe ọgbụgba ndụ ONYENWE ANYị, na ihe nsọ ndị ọzọ nʼime ụlọnsọ ukwu ahụ a ga-ewu nʼihi Aha ONYENWE ANYị.”
Gụọ 1 Ihe E Mere 22
Geere nke a ntị 1 Ihe E Mere 22
Kesaa
Tulee Ụdị Nsụgharị Niile Dị Nụ: 1 Ihe E Mere 22:19
Chekwaa ma ọ bụ debe amaokwu gasị, gụọ ihe na-anọghị n'ịntanetị, lelee obere vidiyo gasị a kụziri ihe na ha, na ndị ọzọ!
Ebe Mmepe Nke Mbụ Nke Ngwá
Akwụkwọ Nsọ
Atụmatụ Ihe Ogụgụ Gasị
Vidiyo Gasị