“Ụbọchị ndị ahụ na-abịa, otu a ka ONYENWE ANYị kwubiri, “Mgbe onye na-akọ ubi ga-agafe onye na-ewe ihe ubi, onye na-agha mkpụrụ ka onye na-azọcha mkpụrụ vaịnị ga-agafekwa. Mmanya ọhụrụ ga-esitekwa nʼelu ugwu na-atapụta, ọ ga-esitekwa nʼugwu nta niile na-asọpụta. Aga m emekwa ka ndị m bụ Izrel site nʼobodo a dọtara ha nʼagha lọta.
Gụọ Emọs 9
Geere nke a ntị Emọs 9
Kesaa
Tulee Ụdị Nsụgharị Niile Dị Nụ: Emọs 9:13-14
Chekwaa ma ọ bụ debe amaokwu gasị, gụọ ihe na-anọghị n'ịntanetị, lelee obere vidiyo gasị a kụziri ihe na ha, na ndị ọzọ!
Ulo
Akwụkwọ Nsọ
Atụmatụ
Vidiyo