Akara Njirimara YouVersion
Akara Eji Eme Ọchịchọ

Daniel 9:4

Daniel 9:4 BIU

Ekpere m ekpere nye ONYENWE ANYị bụ Chineke m, ma kwupụta sị, “Onyenwe anyị, onye dị ukwuu, dị oke egwu. Onye na-edebe ọgbụgba ndụ nke ịhụnanya nke ndị hụrụ ya nʼanya na-edebekwa iwu ya niile.