Jefta kwere ONYENWE ANYị nkwa sị ya, “Ọ bụrụ na ị ga-enyefe ndị Amọn nʼaka m, ihe ọbụla sitere nʼọnụ ụzọ ụlọ m pụta izute m mgbe m lọghachiri nʼọnọdụ mmeri megide ndị Amọn, ga-abụ nke ONYENWE ANYị. Aga m eji ya chụọ aja nsure ọkụ.”
Gụọ Ndị Ikpe 11
Geere nke a ntị Ndị Ikpe 11
Kesaa
Tulee Ụdị Nsụgharị Niile Dị Nụ: Ndị Ikpe 11:30-31
Chekwaa ma ọ bụ debe amaokwu gasị, gụọ ihe na-anọghị n'ịntanetị, lelee obere vidiyo gasị a kụziri ihe na ha, na ndị ọzọ!
Ebe Mmepe Nke Mbụ Nke Ngwá
Akwụkwọ Nsọ
Atụmatụ Ihe Ogụgụ Gasị
Vidiyo Gasị