Ma aga m anapụta gị nʼụbọchị ahụ, otu a ka ONYENWE ANYị kwubiri. A gaghị enyefe gị nʼaka ndị ahụ ị na-atụ egwu ha. Aga m azọpụta gị. Ị gakwaghị ada site na mma agha kama ị ga-agbapụkwa na ndụ, nʼihi na ị tụkwasịrị m obi.’ ” Otu a ka ONYENWE ANYị kwubiri ya.
Gụọ Jeremaya 39
Geere nke a ntị Jeremaya 39
Kesaa
Tulee Ụdị Nsụgharị Niile Dị Nụ: Jeremaya 39:17-18
Chekwaa ma ọ bụ debe amaokwu gasị, gụọ ihe na-anọghị n'ịntanetị, lelee obere vidiyo gasị a kụziri ihe na ha, na ndị ọzọ!
Ebe Mmepe Nke Mbụ Nke Ngwá
Akwụkwọ Nsọ
Atụmatụ Ihe Ogụgụ Gasị
Vidiyo Gasị