Akara Njirimara YouVersion
Akara Eji Eme Ọchịchọ

Malakaị 3:1

Malakaị 3:1 BIU

“Lee, aga m ezipu onyeozi m, onye ga-edozi ụzọ nʼihu m. Mgbe ahụ, Onyenwe anyị ahụ unu na-ele anya ya ga-abịa na mberede nʼụlọnsọ ukwu ya. Onyeozi nke ọgbụgba ndụ ahụ, onye ihe ya na-agụsị unu agụụ ike, ga-abịa,” ka ONYENWE ANYị, Onye pụrụ ime ihe niile kwuru.