Akara Njirimara YouVersion
Akara Eji Eme Ọchịchọ

Ilu Ihe dị nʼime ya

Ihe dị nʼime ya
Ihe dị nʼime ya:
Ihe dị nʼakwụkwọ a bụ okwu ndụmọdụ dị iche iche nke na-enye aka ibi ezi ndụ. Akwụkwọ a na-akọwa na amamihe dị ụzọ abụọ; amamihe nke Chineke na-enye mmadụ, na amamihe nke mmadụ nwere nʼihi okike e kere ya dị ka mmadụ. Ụdị amamihe abụọ ndị a dị mkpa na ndụ onye ọbụla. Okwu ndụmọdụ a chịkọtara nʼakwụkwọ Ilu a metụtara ịzụ ụmụntakịrị, ikpe ikpe ziri ezi, okwu nzuzu dị iche iche, na ịkpaezi agwa nʼọnọdụ dị iche iche. Ihe e ji mechie akwụkwọ a bụ ndụmọdụ metụtara onye bụ ezigbo nwanyị.
Usoro e si dee ya:
Nkọwa mmalite 1:1-7
Ndụmọdụ gbasara ụmụntakịrị na ndị nwe ha 1:8–9:18
Nchịkọta okwu amamihe Solomọn nke mbụ 10:1–22:16
Okwu amamihe ndị ọzọ kwuru 22:17–24:34
Nchịkọta okwu amamihe Solomọn nke abụọ 25–29
Okwu amamihe Agọ na Lemuel 30:1–31:9
Ezigbo nwanyị 31:10-31

Nke Ahọpụtara Ugbu A:

Ilu Ihe dị nʼime ya: BIU

Mee ka ọ bụrụ isi

Kesaa

Mapịa

None

Ịchọrọ ka echekwaara gị ihe ndị gasị ị mere ka ha pụta ìhè ná ngwaọrụ gị niile? Debanye aha gị ma ọ bụ mee mbanye