Nsọtụ elu ụwa niile ga-echeta, ma laghachikwute ONYENWE ANYị. Ezinaụlọ nke mba niile dị iche iche ga-akpọ isiala nʼihu ya. Nʼihi na ike ọchịchị bụ nke ONYENWE ANYị, ọ na-achịkwa mba niile.
Gụọ Abụ Ọma 22
Geere nke a ntị Abụ Ọma 22
Kesaa
Tulee Ụdị Nsụgharị Niile Dị Nụ: Abụ Ọma 22:27-28
Chekwaa ma ọ bụ debe amaokwu gasị, gụọ ihe na-anọghị n'ịntanetị, lelee obere vidiyo gasị a kụziri ihe na ha, na ndị ọzọ!
Ebe Mmepe Nke Mbụ Nke Ngwá
Akwụkwọ Nsọ
Atụmatụ Ihe Ogụgụ Gasị
Vidiyo Gasị