ONYENWE ANYị bụ eze, ọ na-eyikwasị ịma mma dịka uwe; ONYENWE ANYị na-eyikwasị ịma mma dịka uwe, ọ dịkwa ike nke ukwuu; nʼezie, ụwa niile na-eguzosikwa ike; apụghịkwa iwezuga ya nʼọnọdụ ya.
Gụọ Abụ Ọma 93
Geere nke a ntị Abụ Ọma 93
Kesaa
Tulee Ụdị Nsụgharị Niile Dị Nụ: Abụ Ọma 93:1
Chekwaa ma ọ bụ debe amaokwu gasị, gụọ ihe na-anọghị n'ịntanetị, lelee obere vidiyo gasị a kụziri ihe na ha, na ndị ọzọ!
Ebe Mmepe Nke Mbụ Nke Ngwá
Akwụkwọ Nsọ
Atụmatụ Ihe Ogụgụ Gasị
Vidiyo Gasị